Ọpupu 17:7 IGBOB

7 O we kpọ aha ebe ahu Masa, na Meriba, n'ihi ise-okwu nke umu Israel, na n'ihi na ha nwara Jehova, si, Jehova, Ọ̀ nọ n'etiti ayi, ma-ọbu na Ọ nọghi?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 17

Echiche Ọpupu 17:7 na onodu