Ọpupu 18:14 IGBOB

14 Nna nwunye Moses we hu ihe nile nke Moses onwe-ya nēme ndi Israel, ọ we si, Gini bu ihe a nke gi onwe-gi nēme ndi nka? gini mere gi onwe-gi nānọdu ala nání gi iche, ma ndi nka nile nēguzo onwe-ha n'akuku gi si n'ututu rue anyasi?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 18

Echiche Ọpupu 18:14 na onodu