Ọpupu 18:20 IGBOB

20 me kwa ka ha ghọta ukpuru nile na iwu nile, gi me kwa ka ha mara uzọ ha gēje ije nime ya, na ọlu nke ha gālu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 18

Echiche Ọpupu 18:20 na onodu