Ọpupu 2:11 IGBOB

11 O rue na mb͕e ahu, mb͕e Moses toputaworo, na ọ pukuru umu-nne-ya, ihu ihe ngbu ha anya: o we hu nwoke Ijipt ka o nētib͕u nwoke Hibru, otù nime umu-nne-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 2

Echiche Ọpupu 2:11 na onodu