10 Nwa ahu we tó etó, nne-ya we me ka ọ biakute nwa-nwayi Fero, ọ we ghọrọ ya nwa nke ya. Ọ kpọ aha-ya Moses, si, N'ihi na nime miri ka m'dọputara ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 2
Echiche Ọpupu 2:10 na onodu