Ọpupu 2:9 IGBOB

9 Nwa-nwayi Fero we si ya, Kuru nwa nka la, nyerem ya ara, mu onwem gēnye kwa gi ugwọ-ọlu-gi. Nwayi ahu we kuru nwa ahu, nye ya ara.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 2

Echiche Ọpupu 2:9 na onodu