Ọpupu 2:5 IGBOB

5 Nwa-nwayi Fero we ridata isa aru n'osimiri Nail; umu-ab͕ọghọ-ya we nējeghari n'akuku osimiri Nail ahu; o we hu ub͕ọ ahu n'etiti ami, zìe orù-ya nwayi iweta ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 2

Echiche Ọpupu 2:5 na onodu