Ọpupu 21:18 IGBOB

18 Mb͕e ndikom nēse okwu, ma otù nime ha ewere nkume ma-ọbu iwere ọkpọ ti ibe-ya, ma ọ nwughi, ma o dina n'ihe-ndina ọria:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 21

Echiche Ọpupu 21:18 na onodu