Ọpupu 21:27 IGBOB

27 Ọ buru kwa na ọ me ka ezé orù-ya nwoke ma-ọbu ezé orù-ya nwayi dapu; ọ gēzipu kwa ya ka o nwere onwe-ya n'ihi ezé-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 21

Echiche Ọpupu 21:27 na onodu