Ọpupu 21:28 IGBOB

28 Mb͕e ehi gāsọ nwoke ma-ọbu nwayi mpì, o we nwua, aghaghi itub͕u ehi ahu na nkume, agaghi-eri kwa anu-ya; ma agāgu onye-nwe ehi ahu n'onye ikpe nāmaghi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 21

Echiche Ọpupu 21:28 na onodu