Ọpupu 22:30 IGBOB

30 Otú a ka i gēmere ehi-gi, na ìgwè ewu na aturu-gi: ubọchi asa ka ya na nne-ya gānọ: n'ubọchi nke-asatọ i gēwere ya nyem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 22

Echiche Ọpupu 22:30 na onodu