Ọpupu 22:31 IGBOB

31 Ndi di nsọ ka unu gāburum: unu eri-kwa-la anu nke anu-ọhia dọb͕uru n'ọhia; nkita ka unu gātudara ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 22

Echiche Ọpupu 22:31 na onodu