Ọpupu 22:4 IGBOB

4 Ọ buru na achọta ihe ahu n'aka-ya n'ezie, bú nke o zuru n'ori, ma ọ bu ehi, ma-ọbu inyinya-ibu, ma-ọbu aturu, na ndu; ọ gākwughachi okpukpu abua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 22

Echiche Ọpupu 22:4 na onodu