Ọpupu 22:5 IGBOB

5 Mb͕e onye ọ bula gēme ka anumanu ta nri n'ubi ma-ọbu n'ubi-vine, o we zipu anumanu-ya, o we ta nri n'ubi onye ọzọ; ihe kachasi nma nke ubi-ya, na ihe kachasi nma nke ubi-vine-ya, ka ọ gākwughachi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 22

Echiche Ọpupu 22:5 na onodu