Ọpupu 25:10 IGBOB

10 Ha gēme kwa ib͕e osisi acacia: cubit abua na nkera ka ogologo-ya gādi, otù cubit na nkera ka obosara-ya gādi, otù cubit na nkera ka idi-elu-ya gādi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 25

Echiche Ọpupu 25:10 na onodu