Ọpupu 25:11 IGBOB

11 I gāmachita kwa ya ọla-edo anāgwaghi agwa, nime na azu ka i gāmachita ya, i gēme kwa mpempe ọla-edo n'elu-ya buruburu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 25

Echiche Ọpupu 25:11 na onodu