17 I gēme kwa ebe-nkpuchi-nmehie nke ọla-edo anāgwaghi agwa: cubit abua na nkera ka ogologo-ya gādi, otù cubit na nkera ka obosara-ya gādi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 25
Echiche Ọpupu 25:17 na onodu