Ọpupu 25:18 IGBOB

18 I gēme kwa cherubim ọla-edo abua; ihe akpuru akpu ka i gēme ha, na nsọtu abua nke ebe-nkpuchi-nmehie.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 25

Echiche Ọpupu 25:18 na onodu