36 I gēme kwa ihe di mbara nke ọla-edo anāgwaghi agwa, i gēb͕u kwa n'elu ya, dika eb͕ub͕u nb͕a-aka-akàrà, IHE NSỌ JEHOVA NWERE.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 28
Echiche Ọpupu 28:36 na onodu