Ọpupu 28:35 IGBOB

35 Ọ gādi kwa n'aru Eron iji je ozi: aganānu kwa olu-ya mb͕e ọ nābà n'ebe nsọ n'iru Jehova, ya na mb͕e ọ nāputa, ka ọ we ghara inwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 28

Echiche Ọpupu 28:35 na onodu