Ọpupu 3:12 IGBOB

12 Ọ si, N'ihi na Mu na gi gānọ; nka bu-kwa-ra gi ihe-iriba-ama na Mu onwem ezigawo gi: mb͕e i gēme-wori ka ndim si n'Ijipt puta, unu gēfè Chineke n'elu ugwu a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 3

Echiche Ọpupu 3:12 na onodu