Ọpupu 3:13 IGBOB

13 Moses we si Chineke, Le, mb͕e mu onwem nābiakute umu Israel, si ha, Chineke nke nna-unu-hà ezitewom n'ebe unu nọ; mb͕e ha gāsikwam, Gini bu aha-Ya? ọ̀ bu gini ka m'gāsi ha?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 3

Echiche Ọpupu 3:13 na onodu