Ọpupu 3:7 IGBOB

7 Jehova we si, Ahuwom n'ezie nweda-n'ala nke ndim nke di n'Ijipt, anuwokwam iti-nkpu-ha n'ihi ndi nāchi ha n'ihe-ike; n'ihi na amawom ihe-nb͕u-ha nile;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 3

Echiche Ọpupu 3:7 na onodu