Ọpupu 3:8 IGBOB

8 M'we ridata inaputa ha n'aka ndi Ijipt, na ime ka ha si n'ala ahu rigorue ala di nma nke sa-kwa-ra mbara, rue ala nke miri-ara-ehi na manu-aṅu nērù na ya; rue ebe nke ndi Kenean, na ndi Het, na ndi-Amorait, na ndi-Perizait, na ndi-Haivait, na ndi Jebus.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 3

Echiche Ọpupu 3:8 na onodu