Ọpupu 30:35 IGBOB

35 i gēme ya ka ọ buru ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ, manu-otite nēsì ísì utọ asugwara asugwa, bú ọlu onye nāsugwa manu-otite nēsì ísì utọ, nke etiyere nnú, nke anāgwaghi agwa, di kwa nsọ:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 30

Echiche Ọpupu 30:35 na onodu