36 i gēsu kwa ufọdu nime ya ka ọ di irighiri, were ufọdu nime ya tiye n'iru ihe-àmà ahu n'ulo-ikwū nzute, ebe M'gēzute gi; ihe nsọ kachasi ihe nsọ nile ka ọ gāburu unu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 30
Echiche Ọpupu 30:36 na onodu