Ọpupu 32:11 IGBOB

11 Moses we chọ ime ka iwe Jehova, bú Chineke-ya, dajua, ọ si, Jehova, n'ìhi gini ka iwe-Gi di ọku megide ndi-Gi, nke I meworo ka ha si n'ala Ijipt puta n'ike uku na n'aka di ike?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 32

Echiche Ọpupu 32:11 na onodu