Ọpupu 32:12 IGBOB

12 N'ìhi gini ka ndi Ijipt ganēkwu, si, Ọ bu ime ha ihe ọjọ ka O mere ka ha pua, ib͕u ha n'ugwu, na ime ka ha si n'elu uwa gwusia? Si n'idi-ọku nke iwe-Gi chigharia, chegharia n'ihe ọjọ a I nēchè imegide ndi-Gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 32

Echiche Ọpupu 32:12 na onodu