Ọpupu 32:25 IGBOB

25 Moses we hu ndi ahu na ndi nādighi nchikọta ka ha bu; n'ihi na Eron emewo ka ha ghara idi nchikọta, ka ha buru ihe-ntakwu n'etiti ndi nēbili imegide ha:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 32

Echiche Ọpupu 32:25 na onodu