Ọpupu 32:26 IGBOB

26 Moses we guzo n'ọnu-uzọ-ama nke ọmuma-ulo-ikwū ahu, si, Ònye diri Jehova? ya biakutem. Umu-ndikom Livai nile we chikọta onwe-ha n'ebe ọ nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 32

Echiche Ọpupu 32:26 na onodu