Ọpupu 33:1 IGBOB

1 Jehova we gwa Moses okwu, si, Je, si n'ebe a rigo, gi onwe-gi na ndi ahu nke i mere ka ha si n'ala Ijipt rigoputa, rue ala ahu nke M'ṅuru Abraham iyi, ṅu-kwa-ra Aisak, ṅu-kwa-ra Jekob, si, Nkpuru-gi ka M'gēnye ya:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 33

Echiche Ọpupu 33:1 na onodu