Ọpupu 33:11 IGBOB

11 Jehova we gwa Moses okwu iru n'iru, dika madu nāgwa eyì-ya okwu. Ọ we laghachi n'ọmuma-ulo-ikwū ahu: ma onye nējere ya ozi, bú Joshua, nwa Nun, bú okorọbia, adighi-esi n'etiti Ulo-ikwū ahu pua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 33

Echiche Ọpupu 33:11 na onodu