Ọpupu 33:12 IGBOB

12 Moses we si Jehova, Le, Gi onwe-gi nāsim, Me ka ndi nka rigota: ma Gi onwe-gi emeghi ka M'mara onye I gēziga ka mu na ya yikọ je. Ma Gi onwe-gi asiwo, Amawom i n'aha, ọzọ kwa, i hutawo amara n'irum.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 33

Echiche Ọpupu 33:12 na onodu