Ọpupu 33:13 IGBOB

13 Ma ub͕u a, biko, ọ buru na ahutawom amara n'iru Gi, biko, mem ka m'mara uzọ-Gi nile, m'gāmara kwa Gi, ka m'we huta amara n'iru Gi: Gi le kwa na ndi-Gi ka mba nka bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 33

Echiche Ọpupu 33:13 na onodu