Ọpupu 34:20 IGBOB

20 Ma nwa inyinya-ibu nke meghere àkpà-nwa, i gēwere nwa-aturu b͕aputa ya: ma ọ buru na i b͕aputaghi ya, i gāb͕aji kwa olu-ya. Ọkpara ọ bula n'etiti umu-gi ka i gāb͕aputa. Ma ọ dighi onye agāhu n'irum ka ọ b͕a aka.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 34

Echiche Ọpupu 34:20 na onodu