Ọpupu 34:21 IGBOB

21 Ubọchi isi ka i gālu ọlu-gi, ma n'ubọchi nke-asa i gākwusi: n'ilu-ọlu-ubi na n'owuwe-ihe-ubi i gākwusi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 34

Echiche Ọpupu 34:21 na onodu