Ọpupu 35:21 IGBOB

21 Ha we bia, onye ọ bula nke obi-ya kwaliri ya, na onye ọ bula nke mọ-ya mere ka o nwe afọ-ofufo, ha we weta àjà-nbuli Jehova, iji je ozi ulo-ikwū nzute ahu, na iji fè òfùfè-ya nile, na iji me uwe nsọ ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 35

Echiche Ọpupu 35:21 na onodu