Ọpupu 35:22 IGBOB

22 Ha we bia, ma ndikom ma ndinyom, onye ọ bula nke obi-ya nwere afọ-ofufo, ha we weta ihe-nkpọchi-uwe, na nb͕a-aka imi, na nb͕a-aka-akàrà, na ihe anēyi n'olu, ihe ọla-edo ọ bula; bú onye ọ bula nke fere àjà-ofufé ọla-edo nye Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 35

Echiche Ọpupu 35:22 na onodu