23 Onye ọ bula nke achọtara n'aka-ya ogho anunu, na ogho ododo, na ogho uhie, na ezi ákwà ọcha, na aji ewu, na akpukpọ ebulu esijiri ọbara-ọbara, na akpukpọ seal, chitara ha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 35
Echiche Ọpupu 35:23 na onodu