Ọpupu 36:17 IGBOB

17 O me-kwa-ra ọgu anya-nko abua na iri n'elu ọnu-ọnu nke ákwà-nkwuba ahu dipuru adipu nime njikọta ahu, ọ me-kwa-ra ọgu anya-nko abua na iri n'elu ọnu-ọnu nke ákwà-nkwuba nke dipuru adipu nime njikọta nke-abua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 36

Echiche Ọpupu 36:17 na onodu