Ọpupu 37:25 IGBOB

25 O me-kwa-ra ebe-ichu-àjà ahu nke ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ, osisi acacia ka ọ bu: otù cubit ka ogologo-ya di, otù cubit ka obosara-ya di kwa, ihe nwere akuku anọ ra nrata ka ọ bu; cubit abua ka idi-elu-ya di kwa; mpi-ya nile sitere na ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 37

Echiche Ọpupu 37:25 na onodu