Ọpupu 37:26 IGBOB

26 Ọ machita ya ọla-edo anāgwaghi agwa, elu-ya, na akuku-ya nile buruburu, na mpi-ya nile: o we mere ya mpempe ọla-edo buruburu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 37

Echiche Ọpupu 37:26 na onodu