Ọpupu 38:1 IGBOB

1 O me-kwa-ra ebe-ichu-aja nke àjà-nsure-ọku ahu, ọ bu osisi acacia: cubit ise ka ogologo-ya di, cubit ise ka obosara-ya di kwa, o nwere akuku anọ ra nrata; cubit atọ ka idi-elu-ya di kwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 38

Echiche Ọpupu 38:1 na onodu