Ọpupu 37:29 IGBOB

29 O me-kwa-ra manu otite-manu ahu di nsọ, na ihe-nsure-ọku ahu nēsì ísì utọ nke anāgwaghi agwa, bú nke eji uda utọ di iche iche me, bú ọlu onye nāsugwa manu-otite nēsì ísì utọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 37

Echiche Ọpupu 37:29 na onodu