Ọpupu 39:17 IGBOB

17 Ha tiye-kwa-ra iyab͕a ọla-edo abua ahu aturu atu dika udọ̀ n'elu nb͕a-aka abua ahu di na nsọtu abua nke ihe-ib͕ochi-obi ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 39

Echiche Ọpupu 39:17 na onodu