18 Nsọtu abua ọzọ nke iyab͕a abua ahu aturu atu dika udọ̀, ha tiye-kwa-ra ha n'elu ihe ọla-edo abua ahu akpara akpà, tiye ha n'elu ubu ephod ahu, n'ebe iru-ya di.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 39
Echiche Ọpupu 39:18 na onodu