Ọpupu 6:20 IGBOB

20 Amram we lutara onwe-ya Jokebed na nwunye, bú nwa-nne-nwayi nke nna-ya; ọ we muara ya Eron na Moses: arọ ndu Amram di ọgu arọ isi na iri na asa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 6

Echiche Ọpupu 6:20 na onodu