Ọpupu 8:21 IGBOB

21 N'ihi na, ma ọ buru na i dighi-ezipu ndim, le, M'gaje izite n'aru gi, na n'aru ndi-orù-gi, na n'aru ndi-gi, na nime ulo-gi nile, odudu: ulo nile nke ndi Ijipt gēju kwa n'odudu ahu, ya na ala nke ha di n'elu ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 8

Echiche Ọpupu 8:21 na onodu