Ọpupu 8:22 IGBOB

22 M'gēkewapu n'ubọchi ahu ala Goshen, nke ndim nēguzo n'elu ya, ya mere odudu agaghi-adi n'ebe ahu; ka i we mara na Mu onwem bu Jehova n'etiti uwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 8

Echiche Ọpupu 8:22 na onodu