28 Fero we si, Mu onwem gēzipu unu, ka unu we chuara Jehova, bú Chineke-unu, àjà n'ọzara; ọ bu nání na unu agaghi-eje ebe di anya nke-uku: riọrọnum aririọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 8
Echiche Ọpupu 8:28 na onodu